12/07/2025
CHI ORIE Ọma nụ Ụmụnne m. Nke onye Chiri, ya Zere ooo. Ekele dịrị Chiukwu Okike Abiama, Ndichie, Ndi elu na ndi ala, Ndi egede na ndi mbụ nakwa ndi mmiri maka ndu n’ahu ike.
Ka ụbochị taata bụ ORIE RITARA anyi Ndụ , ego, akụ n’ụba, ihe ọma di iche iche.
Ụbọchi njọ, ụkwụ apụla
Ogologo ndu n’ahụ isike n’isi Onye ndu anyị n’ezinụlọ ya,
n’isi Okeke, Okafor, Okorie Okonkwo, Mgbaeke, Mgborie, Mgbafor, Mgbankwo.
Ihe anyị ga-eri ga na-abiara anyị mana Ihe ga-eri agaghi abiara anyị.
Ọmaka meere anyi n’eke, orie, afor na nkwo.
Dek m si gọọ k‘ọga-ere
Ọffọr!!!
********* We are pleading for the spirits and deities from our paternal and maternal homes which takes Liquors to come and Drink , as we pour libations.
Also pleading for Water Spirits and other Spirits as well as the ones that co-govern this group that take water to come Drink Water. we shall continue to grow in Abundance in Eke, Orie, Afọr and Nkwọ
Iseeeeeee
********** Ihe ebighi ebi Abatawo na ndụ anyị na Ezin’ụlọ anyị n’otu n’otu site taa bụ ORIE (Everlasting Light would shine upon each and everyone of us from to being ORIE ( Market day henceforth)
Iseeeeeee
************* Money and Wealth shall obey us from today henceforth
Akụ n’ụba ga-erubere anyị isi , Ụbọchị Eke, Orie , Afọr na Nkwọ
Ọffọr!!!!!